— Njirimara Menù: ihe pụrụ iche na njikwa akpaka
Ọ ga-ekwe omume itinye njirimara menù efu, n'ihi na a na-ewere nke a dị ka njirimara kwesịrị ekwesị. Dị ka njirimara menù ọ bụla ọzọ, njirimara menù efu a kwesịrị ịdị pụrụ iche.
Kickshaw na-ahụ na njirimara menù niile na-apụta naanị otu ugboro, ya mere njirimara menù difọlt ọhụrụ ọ na-atụ aro ka ekwenyere na ọ pụrụ iche. Ọ bụrụ na ọ masịrị, enwere ike ịhapụ ya ka Kickshaw mepụta njirimara menù niile n'onwe ya. Na mgbakwunye na nke a, enwere ike zoo ọgbàràogō Njirimara Menù. Nke a metụtakwara ọgbàràogō Execute ma ọ bụrụ na ọ dịghị mkpa maka menù paịpụ.
— Dọrọ na tụpụ na-emegide sel a pụrụ idezigharị
Dọrọ na tụpụ nke nkebi menù nwere ike ime site na ịhọrọ nkebi n'ọnọdụ ọ bụla na ịmalite ịdọkpụrụ mgbe ahọpụtara; otú ọ dị, ebe nlele osisi sel mgbe ụfọdụ a pụrụ idezigharị, enwere ike ịbụ na òjìàrụ n'amaghị ama na-arụpụta ndezìmà sel ahụ. Ụzọ nchekwa iji gbochie nke a bụ site na ịhọrọ sel dị na ọgbàràogō "ụdị" ebe sel dị na ọgbàràogō a enweghị mgbe a pụrụ idezigharị ya.
— Ihenhọrọga
Enwere ọtụtụ ihenhọrọga enwere ike itinye site na menù ntinyenọrụ:
1 a) Mepụta kọpị nkè nkwàdo tupu idegharị faịlụ menù (kwado nà difọlt)
1 b) Jiri taabụ maka mpịbàtụnime na faịlụ menù echekwara (kwado nà difọlt)
Ọ bụrụ na ekwụsị ya, a ga-eji oghere anọ kwa ọkwa pịbàtụ mkpado XML n'ime.
1 c) Debe menù mgbọrọgwụ iche na faịlụ menù echekwara (kwado nà difọlt)
Ọ bụrụ na ekwado ya, menù mgbọrọgwụ ga-enwe naanị njikọ gaa na menù ndị ọzọ
ma menù ndị ahụ n'onwe ha ga-adị n'elu menù mgbọrọgwụ dị ka ihe atụ na-esonụ:
Ọ bụrụ na ekwụsị ya, ihe nile ga-adị n'ime menù mgbọrọgwụ:
2 a) Họcha nhọrọ Execute/Startupnotify (kwụsị nà difọlt)
Nke a na-enyere aka inweta usoro nhazi dị mma nke ihenhọrọga menù.
"Ihenhọrọga Execute" na-ezo aka na ihenhọrọga nke nnyeīwu "Execute"
(ekwesịghị inye ya na ihenhọrọga "execute" nke agwụla ike ya).
A na-eme nhazi ahụ dị ka usoro na-esonụ:
<tt> - prompt</tt>
<tt> - command</tt>
<tt> - startupnotify</tt>
<tt>   - enabled</tt>
<tt>   - name</tt>
<tt>   - wmclass</tt>
<tt>   - icon</tt>
Mgbe ndịwube a rụrụ ọrụ, enweghị ike ịhazigharị ihenhọrọga ọzọ.
2 b) Mgbe niile gwa gbasara mgbanwe nhọrọ Execute. (kwado nà difọlt)
Ihenhọrọga <tt>"execute"</tt> agwụla ike ya.
Nnyeīwu <tt>"Execute"</tt> ka dị mma.
A na-agbanwe nke mbụ akpaghị aka ka ọ bụrụ ihenhọrọga <tt>"command"</tt>.
A na-egosi ozi ma ọ bụrụ na mgbanwe ewela ọnọdụ.
3 a) Jiri ihe ịchọ mma klayènt (kwụsị nà difọlt; mgbanwe chọrọ mmalitegharịa)
3 b) Gosi ọdụmbi menù kama ogwè menù (kwado nà difọlt; mgbanwe chọrọ mmalitegharịa)
— Ụzọnso kèụgbọọtụgwo na-arụ ọrụ dị ka "mgba"
Enwere ike gosi ma zoo àkpàràkpà "Chọta" na otu ụzọnso kèụgbọọtụgwo; otu ihe ahụ metụtara imeghe na imechi windò "Chọta dochie," "Ụzọnso kèụgbọọtụgwo," na "Tipụ ga".
<tt>Chọta:                CTRL + F
Chọta dochie:         CTRL + H
Ụzọnso kèụgbọọtụgwo: CTRL + L
Tipụ ga:              F1</tt>
Enwere ike mechiekwa windò ndị ahụ site na ịpị ọtụgwo mgbapụ.
— Mmebi ọchụchọ mmekọrịta arụnyere
Ọchụchọ mmekọrịta, nke na-arụpụta nà difọlt maka nlele osisi, e mebiela ya n'ihi ọrụ ọchụchọ nke Kickshaw nyere. E mekwara nke a n'ihi na ọchụchọ mmekọrịta anaghị arụ ọrụ nke ọma n'ime nhazigharị Kickshaw.