Ihenhọrọga kwesịrị ekwesị bụ:
 -h     -v       (àgbà nke mkpụmkpụ)
--help --version (àgbà nke ogologo)

-h, --help:    1. Otu esi enweta windò tipụ ga 2. Ndepụta agụment
-v, --version: Igosi ozi àgbà

Àgbà nke mkpụmkpụ nwere ike ịjikọta dịka -hv ma ọ bụ -vh.
Àgbà nke mkpụmkpụ na nke ogologo nwere ike ịgwakọta, dịka -h --version ma ọ bụ 
-v --help.

Ụzọ faịlụ dịka '~/.config/openbox/menu.xml' nwere ike ịnyefe dịka agụment.

Naanị agụment abụọ n'otu oge ka a na-anabata. Mgbe ị na-eji ụzọ faịlụ dịka 
agụment, anaghị anabata agụment ọzọ.
